2. Samuel 15:1 IGBOB

1 O rue, mb͕e nka gasiri, na Absalom doziri onwe-ya ub͕ọ-ala na inyinya, na ọgu ndikom abua na iri ndi nāb͕a ọsọ n'iru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 15

Echiche 2. Samuel 15:1 na onodu