2. Samuel 15:2 IGBOB

2 Absalom we bilie n'isi-ututu, guzo n'akuku uzọ ọnu-uzọ-ama: o rue, mb͕e nwoke ọ bula nwere okwu nke gēru eze nti ka o we kpe ya, na Absalon kpọro ya, si, Òle obodo gi onwe-gi si bia? Ọ si, Otú nime ebo Israel ka orù-gi si bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 15

Echiche 2. Samuel 15:2 na onodu