2. Samuel 15:5 IGBOB

5 O rue, mb͕e nwoke ọ bula biaruru ya nso ikpọ isi ala nye ya, na o setiri aka-ya, jide ya, sututu ya ọnu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 15

Echiche 2. Samuel 15:5 na onodu