2. Samuel 18:23 IGBOB

23 Ma otú ọ di, m'gāb͕a ọsọ, ka o kwuru. Ọ si ya, B͕a ọsọ. Ahimaaz we b͕a ọsọ Buruburu-ala, b͕abiga onye Kush ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 18

Echiche 2. Samuel 18:23 na onodu