24 Ma Devid nānọdu n'etiti ọnu-uzọ-ama abua ahu: onye-nche we jerue elu-ulo ọnu-uzọ-ama rue mbidi obodo, we welie anya-ya, hu, ma, le, otù nwoke nāb͕a ọsọ nání ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 18
Echiche 2. Samuel 18:24 na onodu