27 O we kwulu orù-gi n'ebe onye-nwem, bú eze, nọ; ma onye-nwem, bú eze, di ka onye-ozi Chineke: gi me kwa ihe di nma n'anya-gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19
Echiche 2. Samuel 19:27 na onodu