2. Samuel 19:28 IGBOB

28 N'ihi na ulo nnam nile abughi ihe ọ bula ma-ọbughi ndi ọnwu n'iru onye-nwem, bú eze: ma i doro orù-gi n'etiti ndi nēri ihe na table nke gi. Ma èzi omume gini ka m'nwere ọzọ itiku eze nkpu ọzọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19

Echiche 2. Samuel 19:28 na onodu