2. Samuel 19:9 IGBOB

9 Ndi Israel nile we nēse okwu n'ebo nile nke Israel, si, Eze naputara ayi n'ọbu-aka ndi-iro-ayi, ya onwe-ya me kwa-ra ka ayi wepuga onwe-ayi n'ọbu-aka ndi Filistia; ma ub͕u a o siwo n'ala b͕alaga n'ihi Absalom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19

Echiche 2. Samuel 19:9 na onodu