2. Samuel 19:8 IGBOB

8 Eze we bilie, nọdu n'ọnu-uzọ-ama. Ha we gosi ndi ya nile, si, Le, eze nānọdu n'ọnu-uzọ-ama: ndi ahu nile we bia n'iru eze.Ma Israel b͕alagara, nwoke o bula n'ulo-ikwū-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19

Echiche 2. Samuel 19:8 na onodu