2. Samuel 21:8 IGBOB

8 Eze we chiri umu-ndikom abua nke Rizpa nwa-nwayi Aia, ndi ọ muru Sọl, bú Amoni na Mefiboshet; na umu-ndikom ise nke Maikal nwa-nwayi Sọl, ndi ọ muru Adriel nwa Bazilai onye Mehola:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 21

Echiche 2. Samuel 21:8 na onodu