2. Samuel 21:9 IGBOB

9 o we nye ha n'aka ndi Gibeon, ha we kwuba ha n'ugwu n'iru Jehova: ha asa we da n'otù: ma emere ka ndi ahu nwua n'ubọchi owuwe-ihe-ubi, n'ubọchi mbu, na nmalite obìbì ọka barley.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 21

Echiche 2. Samuel 21:9 na onodu