20 Arọna we le anya, hu eze na ndi-orù-ya ka ha nāgabigakute ya: Arọna we puta, kpọ isi ala nye eze, kpuchie iru-ya n'ala.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 24
Echiche 2. Samuel 24:20 na onodu