2. Samuel 24:21 IGBOB

21 Arọna we si, Gini mere onye-nwem, bú eze, biakuteworo orù-ya? Devid we si, Izuru ebe-nzọcha-ọka-gi n'aka-gi, iwuru Jehova ebe-ichu-àjà, ka ewe b͕ochie ihe otiti a n'ebe ndi Israel nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 24

Echiche 2. Samuel 24:21 na onodu