2. Samuel 7:8 IGBOB

8 Ma ub͕u a, otú a ka i gāsi orùm, bú Devid, Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri, Mu onwem siri n'ebe-ita-nri anu-ulo, si kwa n'ebe i nēso ìgwé ewu na aturu, kuru gi, ka i buru nye-ndú ndim, bú Israel:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 7

Echiche 2. Samuel 7:8 na onodu