Abù Nke Abù 5:8 IGBOB

8 Ab͕awom unu iyi, unu umu-ndinyom Jerusalem, ọ buru na unu ahu onye ihe-ya nātọm utọ,Gini ka unu gēgosi ya? Na onye ọria ihu-n'anya nāria ka m'bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 5

Echiche Abù Nke Abù 5:8 na onodu