Ezikiel 1:1 IGBOB

1 O rue, n'arọ nke-orú-na-iri, n'ọnwa nke-anọ, n'ubọchi nke-ise nke ọnwa ahu, mb͕e mu onwem nọ n'etiti ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ n'akuku osimiri Keba, na emeghere elu-igwe, m'we hu ọhù di iche iche nke Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 1

Echiche Ezikiel 1:1 na onodu