Ezikiel 1:13 IGBOB

13 Ma oyiyi nke ihe anọ ahu di ndu, ka ha si di n'ile ha anya, ha di ka icheku ọku nēre ọku, dika ọwa n'ile ha anya; ọku ahu nāga iru na azu n'etiti ihe anọ ahu di ndu: onwunwu di-kwa-ra ọku ahu, àmùmà nēsi kwa n'ọku ahu b͕uputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 1

Echiche Ezikiel 1:13 na onodu