Ezikiel 1:19 IGBOB

19 Ma mb͕e ihe anọ ahu di ndu nāga, wheel-ha nāga n'akuku ha: ọzọ, mb͕e anēsi n'elu uwa buli ihe anọ ahu di ndu, anēbuli wheel-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 1

Echiche Ezikiel 1:19 na onodu