Ezikiel 1:21 IGBOB

21 Mb͕e ihe anọ ahu nāga, wheel nāga; ọ bu kwa mb͕e ihe anọ ahu nēguzo ka wheel nēguzo; ọ bu kwa mb͕e anēsi n'elu uwa bulie ihe anọ ahu ka anēbuli wheel-ha n'akuku ha: n'ihi na Mọ nke ihe ahu di ndu di nime wheel-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 1

Echiche Ezikiel 1:21 na onodu