Ezikiel 1:24 IGBOB

24 Mb͕e ha nāga m'we nu olu nkù nile ha, dika olu ọtutu miri, dika olu nke Onye puru ime ihe nile, olu nkpọtu dika olu ọmuma-ulo-ikwū: mb͕e ha guzoro, ha wuda nkù-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 1

Echiche Ezikiel 1:24 na onodu