Ezikiel 10:11 IGBOB

11 Mb͕e ha nāga, n'akuku anọ ha ka ha nāga: ha adighi-agha anya n'azu mb͕e ha nāga, kama n'ebe ahu nke isi-ha nēche iru, n'azu ya ka ha nāga; ha adighi-agha anya n'azu mb͕e ha nāga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 10

Echiche Ezikiel 10:11 na onodu