17 N'ihi nka si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: M'gāchikọputa unu nime ndi nile di iche iche, me kwa ka unu si n'ala nile ebe achusaworo unu zukọta, M'gēnye kwa unu ala Israel.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 11
Echiche Ezikiel 11:17 na onodu