Ezikiel 11:24 IGBOB

24 Ma Mọ Chineke bulirim, me ka m'bata na Kaldea biakute ndi emere ka ha je biri n'ala ọzọ, n'ọhuhu-ihe ahu nime Mọ Chineke. Ọhuhu-ihe ahu nke m'hururi we si n'ebe m'nọ rigo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 11

Echiche Ezikiel 11:24 na onodu