Ezikiel 12:7 IGBOB

7 M'we me otú a, dika enyerem iwu: ihem nile ka m'buputara n'ehihie, dika ihe nke ndi anēme ka ha je biri n'ala ọzọ, n'anyasi m'we ji akam gwupuere onwem mb͕idi; n'ọchichiri ka m'bupuru ya, n'ubum ka m'buru ya n'anya-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 12

Echiche Ezikiel 12:7 na onodu