10 N'ihi na, ọ bu n'ihi na ha ewezugawo ndim, si, Udo; ma udo adighi; ndim ahu nālu kwa mb͕idi nādighi ike, ma, le, ha nēte ya nzu:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 13
Echiche Ezikiel 13:10 na onodu