21 M'gādọwa kwa ákwà-nb͕okwasi nile unu, naputa ndim n'aka-unu, ha agaghi-adi kwa n'aka-unu ọzọ ichu ntá ha; unu ewe mara na Mu onwem bu Jehova.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 13
Echiche Ezikiel 13:21 na onodu