Ezikiel 13:3 IGBOB

3 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ahuhu diri ndi-amuma nzuzu, ndi nējeso mọ nke ha, na ihe nke ha nāhughi!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 13

Echiche Ezikiel 13:3 na onodu