Ezikiel 14:13 IGBOB

13 Nwa nke madu, mb͕e ala ọ bula nēmehie megidem n'imekpu ihe-nmekpu, M'we setipu akam imegide ya, b͕ajiere ya nkpa-n'aka, bú achicha, zite oké unwu nime ya, bipu madu na anumanu nime ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 14

Echiche Ezikiel 14:13 na onodu