Ezikiel 14:15 IGBOB

15 Asi na emem ka ajọ anu-ọhia gabiga n'ala ahu, ha we b͕aba ya aka, o we ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu, ghara inwe onye ọ bula nāgabiga ya n'ihi anu-ọhia ahu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 14

Echiche Ezikiel 14:15 na onodu