4 Le, n'ọku ka atubàworo ya ibu nri-ya: isi-ya abua ka ọku ripiaworo, etiti-ya anujiwo kwa; ọ̀ gābà n'ije-ozi ọ bula?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 15
Echiche Ezikiel 15:4 na onodu