12 M'we tiye nb͕a-aka n'imi-gi, na nb͕a-aka-nti na nti-gi abua, na okpu-eze mara nma n'isi-gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 16
Echiche Ezikiel 16:12 na onodu