Ezikiel 16:27 IGBOB

27 Ma, le, esetiwom akam imegide gi, M'we bilata òkè nri-gi, rara gi nye n'aka ọchichọ nkpuru-obi ndi nākpọ gi asì, bú umu-ndinyom ndi Filistia, ndi ihere uzọ ajọ nzube gi mere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 16

Echiche Ezikiel 16:27 na onodu