Ezikiel 17:10 IGBOB

10 Ma, le, ebe akuworo ya, ìhe gāgara ya nke-ọma? ọ̀ gaghi-akpọnwusi, mb͕e ifufe Iru-anyanwu nēfetu ya? nime nkpuru ebe o puru epu ka ọ gākpọnwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 17

Echiche Ezikiel 17:10 na onodu