Ezikiel 17:12 IGBOB

12 Biko, si ulo nnupu-isi ahu, Ùnu amaghi ihe ihe ndia bu? si, Le, eze Babilon biaruru Jerusalem, were eze-ya, na ndi-isi-ya, me ka ha biakute ya rue Babilon;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 17

Echiche Ezikiel 17:12 na onodu