Ezikiel 18:18 IGBOB

18 Ma nna-ya, n'ihi na ọ meb͕uru nke-uku, punara nwa-nne-ya ihe n'ike, me ihe nke nādighi nma n'etiti ndi-ya, le, ọ gānwu kwa n'ajọ omume-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 18

Echiche Ezikiel 18:18 na onodu