Ezikiel 18:20 IGBOB

20 Nkpuru-obi ahu nke nēmehie, ya onwe-ya gānwu: nwa agaghi-ebu ufọdu n'ajọ omume nna-ya, nna agaghi-ebu kwa ufọdu n'ajọ omume nwa-ya; ezi omume nke onye ezi omume gādi n'isi ya, nmebi-iwu nke onye nēmebi iwu gādi kwa n'isi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 18

Echiche Ezikiel 18:20 na onodu