Ezikiel 18:23 IGBOB

23 Ọ̀ nātọm utọ ma-ọli, bú ọnwu nke onye nēmebi iwu? (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta): ọ̀ dighi-atọm utọ mb͕e o si n'uzọ-ya chigharia, we di ndu?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 18

Echiche Ezikiel 18:23 na onodu