29 Ma ulo Israel asiwo, Adighi-atule uzọ Onye-nwe-ayi. Ọ̀ bu uzọm ka anādighi-atule, ulo Israel? ọ̀ bughi uzọ nile nke unu ka anādighi-atule?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 18
Echiche Ezikiel 18:29 na onodu