Ezikiel 19:7 IGBOB

7 O we mata ulo ọma nile nke ala ahu, ọ bu kwa obodo nile ha ka o mere nkpọnkpọ ebe; ala ahu na ùjú-ya we tọb͕ọrọ n'efu, site n'olu nke nbib͕ọ-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 19

Echiche Ezikiel 19:7 na onodu