Ezikiel 2:10 IGBOB

10 O we b͕asa ya n'irum; ma edere ya-ri ihe n'iru na azu: ma ihe edere ya-ri nime ya bu abù-ákwá di iche iche, na isu-udè, na ahuhu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 2

Echiche Ezikiel 2:10 na onodu