Ezikiel 20:24 IGBOB

24 n'ihi na ha emeghi ihem nile ekpere n'ikpe, ọ bu kwa ukpurum nile ka ha juru, ubọchi-izu-ikem nile ka ha me-kwa-ra ka ha ghara idi nsọ, ọ bu kwa n'iso arusi nile nke ndi bu nna-ha ka anya-ha di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 20

Echiche Ezikiel 20:24 na onodu