26 M'we merua ha n'onyinye nile ha, n'ime ka nwa ọ bula nke nēmeghe àkpà-nwa mbu gabiga n'ọku, ka M'we me ka ha tọb͕ọrọ n'efu, ka ha we mara na Mu onwem bu Jehova.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 20
Echiche Ezikiel 20:26 na onodu