Ezikiel 20:46 IGBOB

46 Nwa nke madu, che iru-gi n'uzọ Ndida, me ka okwu-gi busa dika miri-ozuzo n'ebe Ndida di, bue amuma megide oké ọhia nke ọhia ahu di na Negeb;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 20

Echiche Ezikiel 20:46 na onodu