Ezikiel 20:6 IGBOB

6 n'ubọchi ahu ka M'weliri akam nye ha, ime ka ha si n'ala Ijipt puta ba n'ala nke M'ledoro nye ha, nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya, nke bu ima-nma nke ala nile:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 20

Echiche Ezikiel 20:6 na onodu