Ezikiel 21:4 IGBOB

4 Ebe M'gēbipu nime gi onye ezi omume na onye nēmebi iwu, n'ihi nka ka mma-agham gēsi n'ọbọ-ya puta imegide anu-aru nile, bú madu, site na Ndida rue Ugwu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 21

Echiche Ezikiel 21:4 na onodu