Ezikiel 22:11 IGBOB

11 Ọzọ, otù nwoke esorowo nwunye nke madu-ibe-ya me ihe-árú; nwoke ọzọ emeruwo nwunye nwa-ya n'ajọ ihe-nzube; nwoke ọzọ ewedawo nwa-nne-ya nwayi, bú nwa nke nna-ya, n'ala nime gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 22

Echiche Ezikiel 22:11 na onodu