Ezikiel 22:20 IGBOB

20 Dika esi achikọta ọla-ọcha na ọla na ígwè na opù na b͕amb͕am n'etiti oké ọku, ifunwu ya ọku, ib͕aze ya; otú a ka M'gāchikọta unu n'iwem na n'ọnumam, tọb͕ọ unu n'ebe ahu, b͕aze unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 22

Echiche Ezikiel 22:20 na onodu