Ezikiel 22:25 IGBOB

25 Nkekọta ọjọ nke ndi-amuma-ya di n'etiti ya, dika ọdum nāb͕ọ uja nke nādọb͕u anu-ndọb͕u: nkpuru-obi madu ka ha ripiaworo; àkù na ihe di oké ọnu-ahia ka ha nēwere; ha emewo ka ndinyom-ya di-ha nwuru ba uba n'etiti ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 22

Echiche Ezikiel 22:25 na onodu