Ezikiel 22:27 IGBOB

27 Ndi-isi-ya n'etiti ya di ka anu-ọhia ọdum nādọb͕u anu-ndọb͕u; iwusi ọbara, ime ka nkpuru-obi madu la n'iyì, ka ha we rita urù nēzighi ezi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 22

Echiche Ezikiel 22:27 na onodu