Ezikiel 22:29 IGBOB

29 Ndi ala nka emeb͕uwo emeb͕u, punara madu ihe n'ike; onye ewedara n'ala na ob͕eye ka ha meworo ihe-ike, ọ bu kwa ọbìa ka ha meb͕uworo n'ekpeghi ikpe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 22

Echiche Ezikiel 22:29 na onodu